Luke 19:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha bịara nso obodo nta abụọ a na-akpọ Betfeji na Betani, nke dị ugwu olivu nso, Jisọs kpọpụtara mmadụ abụọ nꞌime ndị na-eso ụzọ ya zie ha ozi sị,
Igbo 2006
O rue, mb͕e Ọ biaruru Betfagi na Betani nso, n'uzọ ugwu anākpọ ugwu Olive, na O zigara madu abua n'etiti ndi nēso uzọ-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ na-abịaru Betfeji na Betani nso, nʼUgwu a na-akpọ Oliv, Jisọs zipụrụ mmadụ abụọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya,