Luke 19:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Gaanụ nꞌime obodo nta ahụ dị nꞌihu anyị. Mgbe unu na-abanye nꞌime ya, unu ga-ahụ otu inyinya ibu nke onye ọ bụla na-anọkwasịbeghị nꞌelu ya, ebe e kenyere ya. Tọpụnụ ya nꞌagbụ ya kpụtara m ya.
Igbo 2006
si, Jenu n'obodo ntà nke di na ncherita-iru unu; mb͕e unu nābà, unu gāhu nime ya nwa-inyinya-ibu elibeworo, nke madu ọ bula akānọkwasigh: tọpunu ya, sekputa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
sị, “Gaanụ nʼime obodo nta ahụ dị nʼihu unu. Mgbe unu na-abanye nʼime ya, unu ga-ahụ nwa ịnyịnya e kenyere nʼebe ahụ nke onye ọbụla na-anọkwasịbeghi nʼelu ya, tọpụnụ ya, kpụtara m ya.