Luke 19:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na onye ọ bụla ajụọ unu ihe mere unu ji atọpụ ya, gwanụ ndị ahụ na ọ dị Onyenwe anyị mkpa.”
Igbo 2006
Ọ buru kwa na onye ọ bula ajua unu, si, N'ìhi gini ka unu nātọpu ya? unu gāsi otú a, Ọ di Onye-nwe-ayi nkpà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na onye ọbụla ajụọ unu, ‘Gịnị mere unu ji atọpụ ya?’ Gwanụ onye ahụ sị, ‘Ọ dị Onyenwe anyị mkpa.’ ”