Luke 19:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ahụ Jisọs zipụrụ gara hụ inyinya ibu ahụ ebe Jisọs kwuru na ha ga-ahụ ya.
Igbo 2006
Ndi ezigara we je, hu dika Ọ gwara ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ahụ o zipụrụ gara hụ ya dị ka ọ gwara ha.