Luke 19:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ Jisọs zara sị ha, “Ọ dị Onyenwe anyị mkpa.”
Igbo 2006
Ha we si, Ọ di Onye-nwe-ayi nkpà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị, “Ọ dị Onyenwe anyị mkpa.”