Luke 19:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha kpụtaara Jisọs inyinya ibu ahụ, tụsaa uwe ha nꞌelu ya, kukwasị Jisọs nꞌelu ya.
Igbo 2006
Ha we sekputa ya nye Jisus: ha we wukwasi uwe-ha na nwa-inyinya-ibu ahu, we tukwasi Jisus na ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kpụtaara Jisọs nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ya, nyere Jisọs aka ka ọ rigoro nʼelu ya.