Luke 19:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs na ndị so ya na-abịaru nso Jerusalem, ha rutere nꞌụzọ ahụ e si arigo ugwu olivu. Site nꞌebe ahụ gaa nꞌihu, igwe mmadụ ndị so ya bidoro iti mkpu na ịbụ abụ. Ha na-eto Chineke nꞌihi ọrụ ebube nile ha hụrụ Jisọs rụrụ.
Igbo 2006
Ma mb͕e Ọ nābiaru Jerusalem nso ub͕u a, n'uzọ nrida nke ugwu Olive, ọra ndi nile nēso uzọ-Ya malitere iṅuri ọṅu na iwere oké olu to Chineke n'ihi ọlu nile di ike nke ha hururi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o rutere nʼụzọ e si arịgo Ugwu Oliv, igwe mmadụ ndị ahụ na-eso ụzọ ya malite iji ọṅụ na-eto Chineke nʼoke olu nʼihi ọrụ ebube niile ha hụrụ,