Luke 19:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha na-eti mkpu na-asị, “Chineke gọzie eze ahụ na-abịa nꞌaha Onyenwe anyị! Ka udo dị nꞌeluigwe! Ka otuto dịkwa nꞌebe kachasị elu nke eluigwe!”
Igbo 2006
si, Onye agọziri agọzi ka Eze Nke nābia n'aha Onye-nwe-ayi bu: udo di n'elu-igwe, otuto di kwa n'ebe kachasi ihe nile elu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-asị, “Onye a gọziri agọzi ka eze ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.” “Udo nʼeluigwe, ebube dịkwa nʼebe kachasị elu.”