Luke 19:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụfọdụ nꞌime ndị Farisii so ndị mmadụ ahụ kpọkuru Jisọs sị ya, “Onye ozizi, baara ndị na-eso ụzọ gị mba!”
Igbo 2006
Ufọdu n'etiti ndi-Farisi we si n'ìgwè madu ahu si Ya, Onye-ozizí, bara ndi nēso uzọ-Gi nba.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ nʼime ndị Farisii so igwe mmadụ ahụ gwara ya, “Onye ozizi, gwa ndị na-eso ụzọ gị ka ha mechie ọnụ!”