Luke 19:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe Zakịọs mere bụ ịgba ọsọ gaa nꞌihu, nꞌụzọ Jisọs si agafe, rigoro nꞌelu osisi, ka o nwee ike ịhụ Jisọs.
Igbo 2006
O we b͕a ọsọ ga n'iru, we rigo n'osisi sycomore ka ọ hu Ya anya: n'ihi na Ọ gaje igabiga n'uzọ ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ gbaara ọsọ gaa nʼihu rigoro nʼotu osisi sikamọ, ka o nwee ike ịhụ ya dị ka ọ na-agafe nʼụzọ ahụ.