Luke 19:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs zara ha sị, “Nꞌezie, ọ bụrụ na m asị ha mechie ọnụ, unu ga-ahụ ka nkume ndị a ga-ebido iti mkpu ọṅụ nke ha!”
Igbo 2006
O we za, si, Asim unu na, ọ buru na ndia ekpuchi ọnu-ha, nkume gēti nkpu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ zara sị, “Ka m gwa unu, ọ bụrụ na ha agbaa nkịtị, nkume ndị a ga-eti mkpu.”