Luke 19:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs rutere ebe ọ nọ huzie obodo Jerusalem anya nke ọma, ọ kwara akwa nꞌihi ya,
Igbo 2006
Mb͕e Ọ biaruru Jerusalem nso, O we hu obodo ahu we kwara ya ákwá,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ rutere Jerusalem nso, ebe ọ nọ hụzie obodo ahụ anya nke ọma. Ọ bere akwa nʼihi ya,