Luke 19:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
kwuo okwu sị, “O Jerusalem! A sị na ị maara taa ihe pụrụ iwetara ndị bi nꞌime gị udo, ma ị maghị ya, ị gaghị ahụkwa udo anya ọzọ.
Igbo 2006
si, Ọ buru na i mara n'ubọchi a, ọbuná gi onwe-gi, ihe gēweta udo! ma ub͕u a ezonariri ha n'anya-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
sị, “Ọ bụrụ na ị maara taa, ọ bụladị gị onwe gị, ihe ndị na-eweta udo! Ma ugbu a, ezofuola ha nʼanya gị.