Luke 19:44 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha ga-egwepịa gị, ọ dịkwaghị nkume ọ bụla ha ga-ahapụ nꞌelu ibe ha, nꞌihi na ị jụrụ ịnabata Chineke mgbe ọ bịara ịzọpụta gị.”
Igbo 2006
tuda kwa gi n'ala, na umu-gi bi nime gi; ha agaghi-arapu kwa nime gi otù nkume n'elu nkume-ibe-ya; n'ihi na i maghi oge nleta-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ga-egwepịa gị nʼala, gị na ụmụ gị nọ nʼime mgbidi a, ọ dịkwaghị nkume ọbụla ha ga-ahapụ nʼelu ibe ya, nʼihi na ị mataghị oge nleta Chineke nye gị.”