Luke 19:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, Jisọs batara nꞌime Jerusalem gaa nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke bido ịchụpụ ndị nile nọ nꞌebe ahụ na-ere ahịa.
Igbo 2006
O wee ba n'ulọ uku Chineke, malite ichupu ndi nēre,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ọ banyere nʼime ụlọnsọ ukwu bido ịchụpụ ndị nọ ebe ahụ na-ere ahịa.