Luke 19:46 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gwara ha sị, “E dere ya nꞌakwụkwọ nsọ na ụlọ m ga-abụ ụlọ ekpere, ma ugbu a unu emeela ya ka ọ bụrụ ebe obibi ndị na-apụnarị mmadụ ihe.”
Igbo 2006
nāsi ha, Edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Ulom gābu kwa ulo ekpere: ma unu onwe-unu mere ya ọb͕à ndi nāpunara madu ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sị ha, “E dere ya nʼakwụkwọ nsọ ‘na a ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere’; ma unu emeela ya ‘ọgba ndị na-apụnara mmadụ ihe nʼike.’   ”