Luke 19:48 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ha achọpụtaghị ụzọ ọ bụla ha ga-esi jide ya nꞌihi ọtụtụ mmadụ na-esogharị Jisọs, nꞌihi na ha chọrọ ịnụ okwu nile ọ na-ekwu.
Igbo 2006
ha ahughi kwa ihe ha gēme; n'ihi na ndi-Ju nile nọ Ya nso gburugburu, nānu okwu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha achọtaghị ụzọ ọbụla ime ya, nʼihi na mmadụ niile sogidere ya kwenyekwara nʼokwu ya.