Luke 19:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs jere ije rute nꞌebe ahụ, o lere anya nꞌelu hụ Zakịọs, gwa ya okwu sị, “Zakịọs, mee ngwangwa si nꞌelu rịdata, nꞌihi na achọrọ m iso gị gaa nꞌụlọ gị taa.”
Igbo 2006
Mb͕e Jisus biaruru ebe ahu, O we le anya n'elu, si ya, Zakiọs, me ngwa, ridata; n'ihi na aghaghi m inọdu n'ulo-gi ta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs rutere nʼebe ahụ, o lere anya nʼelu sị ya, “Zakịọs, rịdata ngwangwa. Aga m abụ ọbịa nʼụlọ gị taa.”