Luke 19:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs gwara Zakịọs okwu sị, “Zakịọs, Chineke abịala nꞌụlọ a taa ịzọpụta gị, nꞌihi na ị bụkwa otu nꞌime ụmụ Eberaham.
Igbo 2006
Jisus we si ya, Ta ka nzọputa biaruru ulo a, ebe ya onwe-ya bu kwa nwa Abraham.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs gwara ya, “Taa nzọpụta abịala nʼụlọ a, nʼihi na onye a bụkwa nwa Ebraham.