Luke 2:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge a, Siza Ọgọstọs onye bụ onye na-achị alaeze ndị Rom, nyere iwu ka a gụọ onye ọ bụla nọ nꞌalaeze ya ọnụ.
Igbo 2006
Ma o rue na mb͕e ahu, iwu si n'ebe Sisa Ọgọstọs nọ puta na agēde aha madu nile bi n'elu-uwa dum madu bi n'akwukwo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, Siza Ọgọstọs nyere iwu ka a gụọ ọnụ, detuo aha mmadụ niile bi nʼụwa dum.