Luke 2:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu ga-esi aṅaa chọta ya? Ọ bụrụ na unu abaa nꞌime obodo, unu ga-ahụ nwa ọhụrụ e jiri akwa kee, nyibe ya nꞌala nꞌụlọ a na-edebe anụ.”
Igbo 2006
Nka gābu-kwa-ra unu ihe-iriba-ama-Ya; Unu gāhu Nwa ọhu ekere n'ákwà ọkiké, nēdina kwa n'ihe anētiye nri anu-ulo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a ga-abụrụ unu ihe ịrịbama, unu ga-ahụ nwata ọhụrụ e kechiri nʼakwa, dina nʼime ebe a na-enye anụ ụlọ nri.”