Luke 2:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha jiri ọsọ jeruo Betilehem. Ha chọtara Meri na Josef, hụkwa nwa ọhụrụ ahụ ka o dina nꞌụlọ anụ.
Igbo 2006
Ha we were ọsọ bia, hu Meri na Josef, na Nwa ọhu ahu ka O dinara n'ihe ahu anētiye nri anu-ulo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gara ọsịịsọ hụ Meri na Josef, na nwata ahụ ka o dina nʼime ebe a na-enye anụ ụlọ nri.