Luke 2:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Meri nꞌonwe ya debere ihe ndị a nile nꞌobi ya, cheekwa echiche banyere ha.
Igbo 2006
Ma Meri debere ihe ndia nile ekwuru, nātughari ha n'obi-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Meri debere ihe ndị a niile nʼobi ya, na-atụgharị ihe banyere ha nʼobi ya.
Recommended Reading