Luke 2:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ikupụta nwa ọhụrụ ahụ bụkwa imezu iwu nke sị, “Ọ bụrụ na nwa mbụ nwanyị mụrụ bụ nwoke, nwa ahụ bụ nke Chineke.”
Igbo 2006
(dika edeworo ya n'iwu Onye-nwe-ayi, Nwa mbu ọ bula nke bu oke nke meghere àkpà-nwa, agākpọ ya ihe nsọ nye Onye-nwe-ayi),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(dịka e dere ya nʼiwu nke Onyenwe anyị, “Nwa mbụ ọbụla nke bụ nwoke ka a ga-edo nsọ nye Onyenwe anyị”),