Luke 2:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Meri na Josef gara ka ha jiri ụmụ kpalakwukwu abụọ ma ọ bụ ụmụ nduru abụọ nye Chineke onyinye dị ka e nyere ya nꞌiwu.
Igbo 2006
na inye ihe-ichu-àjà dika okwu ekwuworo n'iwu Onye-nwe-ayi si di, Nduru abua, ma-ọbu umu-kpalakwukwu abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ha chụrụ aja dị ka e nyere nʼiwu Onyenwe anyị: “Ụmụ kpalakwukwu abụọ maọbụ ụmụ nduru abụọ.”