Luke 2:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌotu awa ahụ kwa Ana bịarutere nꞌulọ nsọ ahụ kelee Chineke ekete. O kwuru okwu banyere nwa ọhụrụ ahụ nye ndị nile na-echere ka Chineke mee ka Jerusalem nwere onwe ya.
Igbo 2006
O we bia rue ebe ahu n'otù oge hour ahu, we kele Chineke, gwa kwa ndi nile nēche nb͕aputa nke Jerusalem okwu bayere Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ ọ bịarutere nʼebe ha nọ, nye Chineke ekele, kwuo okwu banyere nwantakịrị ahụ nye ndị niile na-ele anya maka mgbapụta Jerusalem.