Luke 2:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Josef na Meri mesịrị ihe nile iwu Chineke chọrọ ka ha mee, ha laghachiri Galili gaakwa biri na Nazaret, obodo nke aka ha.
Igbo 2006
Mb͕e ha mezuru ihe nile nke di ka iwu Onye-nwe-ayi si di, ha we laghachi na Galili, rue obodo nke aka ha, bú Nazaret.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha mesịrị ihe niile otu ọ dị nʼiwu Onyenwe anyị, ha laghachiri obodo ha bụ Nazaret nke dị nʼime Galili.