Luke 2:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Josef onye bi nꞌobodo Nazaret nke dị na Galili, hapụrụ ebe ahụ gaa Judia. Na Judia, ọ gakwara nꞌobodo nke a mụrụ ya, bụ Betilehem. Betilehem bụkwa ebe a nọ mụọ Devidi. Ya mere, Josef gara Betilehem nꞌihi na o si nꞌagbụrụ Devidi.
Igbo 2006
Josef we si kwa na Galili, site n'obodo Nazaret, rigo na Judia, ba n'obodo Devid nke anākpọ Betlehem, n'ihi na o si n'ulo na agburu Devid puta;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere Josef hapụrụ Nazaret nke dị na Galili, gaa Betlehem nke dị na Judịa, nke bụkwa obodo Devid, nʼihi na o si nʼụlọ na agbụrụ Devid pụta.