Luke 2:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ka nwa ọhụrụ ahụ nọ too, bụrụ onye dị ike. Ọ bụkwa onye jupụtara nꞌamamihe, bụrụkwa onye ngọzi Chineke dịnyeere.
Igbo 2006
Nwatakiri ahu we nētó, nēsi kwa ike, nējuputa n'amam-ihe: amara Chineke di kwa n'aru Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nwata ahụ toro bụrụ onye dị ike; o jupụtara nʼamamihe, amara Chineke dịnyekwaara ya.