Luke 2:44 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha chere nꞌobi ha na o so ndị enyi ha ọzọ ndị na-alaghachikwa Nazaret. Mgbe ha gasịrị ije otu ụbọchị, ha chọrọ ya ma ha ahụghị ya. Ha bidoro ịchọ ya nꞌetiti ndị ikwu ha na ndị enyi ha.
Igbo 2006
ma ebe ha chère na Ọ di n'usu-ha, ha jere ije otù ubọchi; ha nachọ kwa Ya n'etiti ndi-ikwu-ha na ndi ha mara:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha chere na o sonyere nʼetiti njem. Ha gara ije otu ụbọchị tupu ha a malite ịchọ ya nʼetiti ndị ikwu na ibe, na ndị enyi ha.