Luke 2:45 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha na-achọtaghị ya, ha tụgharịrị azụ bido ịgaghachikwa Jerusalem ịchọ ya nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
mb͕e ha nāchọtaghi Ya, ha we laghachi na Jerusalem, nāchọ Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ha na-ahụghị ya, ha laghachiri Jerusalem na-achọkwa ya.