Luke 2:46 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ha chọtara ya nꞌụlọ nsọ ukwu dị na Jerusalem ebe ya na ndị ozizi iwu nọ. Ọ nọ nꞌetiti ha na-ege ntị nꞌihe ha na-ekwu ma na-ajụkwa ha ajụjụ.
Igbo 2006
Ọ we rue, mb͕e ubọchi atọ gasiri, ha hu Ya n'ulo Chineke, ka Ọ nọduru n'etiti ndi-ozizí, nānu okwu-ha, nāju kwa ha ajuju:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ụbọchị atọ gasịrị, ha hụrụ ya nʼụlọnsọ ukwu ebe ọ nọdụrụ nʼetiti ndị ode akwụkwọ, na-ege ha ntị na-ajụkwa ha ajụjụ.