Luke 2:48 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị mụrụ ya amaghị ihe ha ga-ekwu mgbe ha hụrụ ya. Ma Meri gwara ya sị, “Gịnị bụ ihe a i mere? Lee na mụ na nna gị nọ na-achọgharị gị ebe nile!”
Igbo 2006
Mb͕e ha huru Ya, egwu wee tua ha n'aru: nne-Ya we si Ya, Nwam, Gini mere I meso ayi otú a? le, nna-Gi na mu onwem nāchọ Gi n'obi ufu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị mụrụ ya hụrụ ya, ọ tụrụ ha nʼanya, ma nne ya sịrị ya, “Nwa m, gịnị mere i ji mesoo anyị mmeso dị otu a? Mụ na nna gị nọ na-achọgharị gị?”