Luke 2:49 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara sị ha, “Gịnị mere unu ji na-achọ m? Ọ bụ na unu amaghị na m ga-anọ nꞌebe a, nꞌụlọ nsọ Nna m?”
Igbo 2006
O we si ha, Gini mere unu nāchọm? ùnu amataghi na aghaghm idi n'ihe nke Nnam?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ Nna m?”