Luke 2:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Josef gara ebe ahụ idenye aha ya nꞌakwụkwọ. Ya na Meri nwagbọghọ ọ na-achọ ịlụ sokwa gaa. Nꞌoge a Meri dị ime.
Igbo 2006
ka o we me ka ede aha ya na Meri n'akwukwọ, bú nwanyi ekwere na ọ gālu, onye di kwa ime.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya na Meri, nwaagbọghọ o kwere nkwa ịlụ, nke dịkwa ime, soro gaa ka o denye aha ha.