Luke 2:50 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ha aghọtaghị ihe okwu ahụ pụtara.
Igbo 2006
Ma ha onwe-ha aghọtaghi okwu Ọ gwara ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha aghọtaghị ihe ọ gwara ha.