Luke 2:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha nọ na Betilehem maka ịgụ ọnụ a, oge Meri ga-eji mụọ nwa ya zuru.
Igbo 2006
O we rue, mb͕e ha nọ n'ebe ahu, ubọchi-ya zuru ka ọ gāmuta nwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nọ ebe ahụ, oge ọ ga-eji mụọ nwa ya zuru.