Luke 2:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge a, e nwere ụfọdụ ndị ọzụzụ atụrụ nọ na-elekọta igwe atụrụ ha, nꞌazụ obodo nta Betilehem nꞌabalị ụbọchị ahụ.
Igbo 2006
Ndi-ọzùzù-aturu di n'otù ala ahu nānọ n'ọhia, nēche kwa ìgwè aturu-ha n'abali.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma e nwere ndị ọzụzụ atụrụ bi nʼọhịa nʼakụkụ ebe ahụ, ndị na-eche igwe atụrụ ha nche nʼabalị.