Luke 20:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Nꞌikpeazụ, mgbe onyenwe ubi ahụ na-amakwaghị ihe ọzọ ọ ga-eme, o kpebiri nꞌime onwe ya sị, ‘Aga m ezigara ha ọkpara m hụrụ nꞌanya. Ikekwe, ha ga-asọpụrụ ya mgbe ha hụrụ ya.’
Igbo 2006
Onye-nwe ubi-vine ahu we si, Gini ka m'gēme? m'gēziga ọkparam m'huru n'anya: eleghi anya ha gāsọpuru nwam nka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ahụ, onyenwe ubi vaịnị ahụ sịrị, ‘Gịnị ka m ga-eme? Aga m ezigara ha ọkpara m, nke m hụrụ nʼanya, ma eleghị anya ha ga-asọpụrụ ya.’