Luke 20:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nwoke ahụ zipụrụ ọkpara ya dị ka o si kpebie. Ma mgbe ndị na-elekọta ubi ahụ hụrụ ọkpara nwoke ahụ ka ọ na-abịa, ha kpebiri nꞌetiti onwe ha igbu ya. Ha sịrị, ‘Onye a bụ onye ga-eketa ihe nile onyenwe ubi a nwere. Bịanụ ka anyị gbuo ya, ka ubi a bụrụkwa nke anyị.’
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi-ọlu-ubi ahu huru ya, ha kwurita n'etiti onwe-ha, si, Nka bu onye-nketa: ka ayi b͕ue ya, ka ihe-nketa-ya we buru nke ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma mgbe ndị na-elekọta ubi ahụ hụrụ ya, ha kwurịtara nʼetiti onwe ha, sị, ‘Onye a bụ onye nketa ihe niile a, ka anyị gbuo ya, ka ihe nketa a bụrụzia nke anyị.’