Luke 20:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọkpara nwoke a bịaruru, ndị ahụ mere dị ka ha kwuru. Ha jidere ya, kpụrụ ya pụọ, gaa nꞌazụ ubi ahụ, gbuo ya nꞌebe ahụ.” Jisọs jụrụ ndị na-ege ya ntị sị, “Mgbe onyenwe ubi ahụ bịara, gịnị ka ọ ga-eme ndị ahụ na-elekọta ubi ya?
Igbo 2006
Ha we tupu ya n'azu ubi-vine ahu, b͕ue ya. Gini kwa ka onye-nwe ubi-vine ahu gēme ha?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha kpụfere ya nʼazụ ubi vaịnị ahụ, gbuo ya. “Gịnị ka onye nwe ubi ahụ ga-eme ha?