Luke 20:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs lere ha anya sị, “Gịnị ka unu chere na okwu Chineke na-akọwa mgbe o kwuru sị, ‘Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ tụfuru dị ka ihe na-abaghị uru, abụrụla nkume dị mkpa ugbu a nꞌụlọ ahụ?’
Igbo 2006
Ma O lere ha anya, si, Gini kwa bu ihe a nke edeworo n'akwukwọ nsọ, Nkume nke ndi nēwu ulo juru, Nke ahu ka emere isi nkuku ulo?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O legidere ha anya sị, “Gịnịkwa ka unu chere na ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ pụtara, “ ‘Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ aghọọla nkume nke isi ntọala ụlọ’?