Luke 20:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha jụrụ ya ajụjụ sị, “Gwa anyị, onye nyere gị ike i ji na-eme ihe ndị a nile ị na-eme? Ebeekwa ka i si nweta ike ahụ?”
Igbo 2006
ha we kwue, si Ya, Gwa ayi: Ọ̀ bu n'aha ike gini ka I nēme ihe ndia? ma-ọbu ònye ka ọ bu, bú onye nyere Gi ike a?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị ya, “Gwa anyị, olee ikike i ji na-eme ihe ndị a niile? Onye nyekwara gị ikike a?”