Luke 20:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma gwa anyị, o ziri ezi na anyị ga-atụ ụtụ anyị nye Siza onye na-achị alaeze ndị Rom, ka ị sị anyị atụla ụtụ?”
Igbo 2006
Ò ziri ezi n'iwu ka ayi tu ùtú nye Sisa, ma-ọbu na ò zighi ezi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ziri ezi nʼiwu ka anyị tụọ ụtụ isi nye Siza, ka ọ bụ na o zighị ezi?”