Luke 20:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ha sị, “Nyenụ Siza ihe ruru Siza, ma nyekwanụ Chineke ihe ruru Chineke.”
Igbo 2006
O we si ha, Ya mere, nyeghachinu Sisa ihe nke Sisa, nyeghachi-kwa-nu Chineke ihe nke Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Ya mere, nyenụ Siza ihe bụ nke Siza, nyekwanụ Chineke ihe bụ nke Chineke.”