Luke 20:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọsịsa Jisọs nyere juru ha anya, mee ka ha kpuchie ọnụ ha nꞌihere. Ha enwekwaghị ike ijide Jisọs site nꞌokwu ọnụ ya nꞌihu ndị mmadụ ahụ.
Igbo 2006
Ha enweghi kwa ike ijide okwu-Ya n'iru ndi-Ju: ọziza-Ya we ju ha anya, ha we kpuchie ọnu-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha enweghị ike ijide ya nʼihi ihe o kwuru nʼebe ahụ, nʼihu ọha mmadụ. Ọsịsa ya juru ha anya, ha mechikwara ọnụ.