Luke 20:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe oge nta gasịrị, ụfọdụ ndị si nꞌotu ndị Sadusii bịakwutere Jisọs. Ndị a bụ ndị ahụ na-asị na ndị nwụrụ anwụ agaghị ebilitekwa nꞌọnwụ ọzọ.
Igbo 2006
Ufọdu n'etiti ndi-Sadusi, ndi si na nbilite-n'ọnwu adighi, we biakute Ya; ha we jua Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ ndị Sadusii, ndị sị na mbilite nʼọnwụ adịghị, bịakwutere ya