Luke 20:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a, ọ dị ezinụlọ e nwere ụmụnne nwoke asaa, onye nke mbụ lụrụ nwụnye, ma ọ nwụrụ na-amụtaghị nwa.
Igbo 2006
Ya mere, umu-nne-ndikom asa di: nke-mbu luru nwunye, we nwua nēnweghi nwa;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, e nwere ụmụnne nwoke asaa, onye nke mbụ lụrụ nwanyị, nwụọ na-amụtaghị nwa.