Luke 20:31 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
nke-atọ we kuru ya; otú ahu ha asa arapughi umu, we nwua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na onye nke atọ lụrụkwara ya. Nʼotu aka ahụ ha asaa lụchara ya ma nwụọ na-amụtaghị nwa.