Luke 20:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị nwụrụ anwụ ga-esi nꞌọnwụ bilie, onye ka nwanyị a ga-alakwuru dị ka di ya ebe ọ bụ na ụmụnne nwoke asaa ahụ lụrụ ya nꞌụwa a?”
Igbo 2006
Ya mere, na nbilite-n'ọnwu nwùnye onye n'etiti ha ka ọ gābu? n'ihi na ha asa nwere ya na nwunye.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, nʼoge mbilite nʼọnwụ nwunye onye ka ọ ga-abụ? Nʼihi na ha asaa lụchara ya?”